Go Back
Communicating for Change

Document Body Page Navigation Panel

Pages 1--13


Page 1 2
July, 2000
Nkwado mmepe
ODACHI
Idei mmiri akpotuala na southern Somalia . 1 min. 37 secs. 4 Oke Olilee anya mmiri ozuzo na mba southern Somalia

nazi ebutere oha na eze unwu ji aka nnukwu ntarama-ahuhu.

AKU N' UBA
Otu EU amawaputala otu nari nde naira maka ndi otu azuma-ahia di iche iche na Naijiria. 1 min. 18 secs. 4

Ndi otu ndi isi ocha, ha na ndi ogboo ha si mba German ga emefu otu nde us dolla maka ituteghari
onodi usoro azuma-ahia otu di iche iche n' etiti Naijiria.

Ego, ego, ego 3 min. 8 secs. 6 Otu nwere onwe na agba mbo ijikoo Naijiria
ha na obodo ndiahu nwere umu ulo oru mbo nwekwara ntukwasi obi n' onodi usoro mgbazinye umu obere ego.

Enweela mbinye aka n'ime akwukwo nkwekorita
ohuru di n' etiti obodo acp ha na EU 2 min. 26 secs. 9
Nkwekorita ohuu di n'etiti obodo ndi isi ocha ha na iri obodo

asaa na otu nke ACP ga gbaa mbo n' ime onwa juunu, iweta na mmechi izu udoo nkwekorita nke Lome.

USORO AHU IKE
Mba Kenya ga etinye umu ihe muta di iche iche banyere oria mmikpo n' usoro onodi muta ya. 1 min. 11 secs. 4

Onye ji okwa Director n'usoro onodi muta nke mba kenya ekwueala iwebata umu ihe muta di iche iche banyere oria
mmikpo n'etiti onodi muta nile nke owuwa anyanwa obodo Afrika.
Umu ogwu mkpali elu nke di n'ime ahiha tee
ga egbochi uburu inwe oria akwara ima jiji 1 min. 38 secs. 7
Nchoputa ihe omimi ohuru na egosi na inu ahiha tee bu

ogwu mkpali elu ga enye aka mgbochi oria akwara.

Viagra daara nnukwu ulee inyere inyom aka. 1 min. 38 secs. 7 Nchoputa ihe omimi na egosi na ogwu mgbochi
agaghi enyere inyom aka ma otu.
Ogwu ohuru emmeputara maka iyi udidi mmadu nwere ike igbhochi oria mkpuru aku 1 min. 8
Ka ana eleejeere anya mgbanoe udidi mmadu ka ana enwe olilee anya izoo umu bu oria mkpuru aku.

Usoro ezi ahu ike n' etiti uwa nile 1 min. 59 sec. 9 Onodi Nzuko iri ise na-ato nke otu usoro ahu ike nke
etiti mba uwa kpoturu na Geneva Leebara anya na ezi usoro ahu ike nke etiti uwa nile.
1
1 Page 2 3
July, 2000
ORU NTA N'URU
Nje e-mail na eyi mba US egwu 1 min. 32 secs. 9 Igwe Computa ohuru nke emeputere ji oso agbasa

n'usoro e-mail nyere umu microsoft software.
Gburu-gburu USORO NCHE KWA

Nnukwu nzuko nke etiti gbasatara oge ala n'iwu ihe gbasatara gburu-gburu na Naijiria. 2 min. 15 sec. 5
Nnukwu ogbako Nzuko nke etiti ga eleeba anya n'umu usoro iwu ala nke ime afo 1978 bu nke otutu ndi
chere na amitaghi mkpuru oma ebe agbasatara gburu-gburu no.
Ndi otu nche-kwa no na eru uju maka onwu Amazon 1 min. 2 secs. 7 Ndi otu oru nche kwa Brazil akwadola ihe ikwa emu
banyere igba mkpe ohia mmiri ozuzo Amazon n' usoro ama m okwa nche-kwa mgbasa oru ugbo.

Isi ochichi etieala mkpu banyere onodi ndu di iche iche nke Nairobi. 1 min. 2 secs. 7
N' onodi nzuko nke etiti uwa nile, isi ochichi nile di kwa na Njikere iche-kwa ihe iyi egwu umu osisi
na anumanu di iri ato na otu.
NDU OKE OHIA
Isi na sayensi ga enye aka idobe mgbada n' onodi ya. 2 mins. 16 secs. 5 Nnukwu ihe ujoo di maka ikpochapu umu mgbada, mana site

na ezi ozuzu ka achoro iji agbochie onodi di otu a.
Ihe kariri otu nari, iri ato na -asato umu anumanu na eche umu ha ara n' etiti uwa nile no na ihe iyi egwu. 2 mins. 21 secs. 7

Ndi otu oru nche-kwa nke etiti mba uwa, na akpo oku, ka eche -kwa umu ogbe ndiahu, maka ibelata onu
ogugu umu anumanu ndia na eche umu ha ara.
Ndi otu oru nkwado ego nche kwa chi ekere uwa akpooala oku inwe ezi nche kwa ohia mmiri ozuzo di iche iche. 1 min. 54 secs. 8
Ndi otu oru nkwado ego nche kwa chi ekere uwa, agwala ndi oru nche -kwa umu ihe ndu di iche iche igbasoro amuma
bu igbaa maka iche-kwa ndu oke ohia di iche iche nke etiti uwa .
Oge na ebe Umu ihe na eseelite isi n' etiti uwa

Isi okwu nkwekorita na kyoto. 48 secs. 10 Onodi nzuko otu di iche iche na akpa ububo inabata
akwukwo aka ebe nwepu earth's carbon.
Onodi isi mkparita ububo pan African bu iji umu aku ime ala ndia aru oru. 44 secs. 10
Mba Burkina Faso ga akwado onodi mkparita
ububo a n'ime onwa Julai.
2
2 Page 3 4
July, 2000
ihe iriba ama Nleba anya n'ime akwukwo numu nke nke akuko

Ugwo ihe nrita gburu -gburu codeffbu, atumatu Chile. 35 secs. 10
Yobe ga atuputa iwu maka umu anumanu owuwa anyanwu Afrika, maka ohere ifuru osisi. 59 secs. 10

Itu anya onye onweghi nche kwube ma obu olilee anya. 1 min. 42 secs. 11
Ngalaba umuntakiri
Naijiria na akwado otu onodi nzuko mgbasa ozi umuntakiri. 1 min. 40 secs. 11 Ndi nnochite anya otu di iche iche ga ezukoo na Naijiria Ikwado
maka onodi nzuko nke ato metutere uwa nile banyere mgbasa ozi umuntakiri ga ehiwe isi na Greece.

Kedu ka waterbuck siri nwe akara gburu gburu ocha? 1 min. 31 secs. 11 Iwe na onuma nwoke ohia mere waterbuck jiri buru akara
gburugburu ocha na azu ya.

Lisenga na akwa ya 1 min. 56 sec. 12 Nwa ikorobia muru ako, iche che echi cheba ime tupu omee ihe obula.

Umu okwu ncheta ikpe azu
Umu okwu echefughi -echefu banyere 1 min. 25 secs. 12 Nchekwa na nkwado mmepe. 3
3 Page 4 5
July, 2000
Akuko
Idei mmiri akpotuala na southern Somalia 1 min. 37 secs. Oke Mmiri ozuzo nke aturu anya amaliteela na Southern Somalia. Mana mmiri ozuzo a, bu idei mmiri n'etiti umu obodo ha
n'ime obodo, bu kwa nke butere oha na eze nke unwu na egbu ntarama ahuhu, di ukwu.
Dika akuko ulo oru News Agency nke Naijiria siri kwue, osimmiri Jubba kachasinu na Somalia ha na Osimmiri shabella no na emebi umu ihe nyere ndi nile nke bi na oke ala ebe ahu idei mmiri nke si osimmiri Juba mebiri otutu ihe na ogbe obodo
southern Port nke kismato, nke a gbuwara okporo uzo jikoro isi obodo a Mogadishu.
Umu usoro onodi azuma ahia nke na esiwe Terra n'etiti Mogadishu na kismato kwusiri otu mgbe n'ihi Niji idei mmiri a. Onye nke ji anya ya abuo hu ihe na emenu gwara ulo oru igwe Redio VHF di na Jilib na otu nari kuru nari ndi oru ugbo no
na akuku osi mmiriaagbapula n' ihi owa idei mmiri a. Emere ka amata na udi idei mmiri di otua gba -kwara n'ime afo ato gaara -aga na southern Somalia. Ihe kariri ezi n' ulo nari isii gbapuru n' onu ulo obibi ha gbasasai na na ogbe chentoh
kuindisheh.
Aka na chi Hawlwadag bu ebe idei mmiria kachasi bue ihe iyi egwu bu Hassan Abdulleh kwuru na ndi nile nke na aria ora iba ha na -afo onyuyu enweghi ike ibu kwa oke ntarama ahuhu nke onodi mbigharia tinyere ha. O gara n' ihu irio ka
agbata oso enyem aka iji wee gbachil otutu ndi mmadu inwu onwu n'igwe nihi enweghi erimeri, onu ulo obibi ha n' umu
ogwu nleeta ndia anya. The Guardian

Otu EU amawaputala otu nari nde naira maka ndi otu azuma-ahia di iche iche na Naijiria. 1 min. 18 secs.
Otu ndi isi ocha si mba ofesi ga emefu onu ego di otu nde dolla maka ntuteghari usoro azuma ahia otu di iche iche na Naijiria. Onye isi oche nke otu ndi oru mere ka amata n'ime onu ego a, iri puku itolu dolla ga esi n/ aka ndi otu ndi isi ocha
wee puta ebe iri puku dolla ga esi n'aka. Ndi Foiedrich Ebert Stifung, FES si mba Germany.
Dika onye isi oche nke otu ndi oru siri kowa, amuma oru ngo a gaa di uzo asa nke gunyere nhiwe pro-democracy Network Nkwado oru nyocha iheomimi, nyuocha na agbam ume mgbasaa ozi ha na usoro nchikota aka oru otu azuma -ahia di ihie
iche. Ogara n' ihu ikwu na nke a bu nke mbu Naijiria na otu EU na ejikoo aka n' usoro oru ngo di otua bu nke ga ebuli elu
umu amuma usoro onodi azuma -ahia nye ndi nkaa dooro anya n'usoro ochichi onye kwue uche ya.

Mazi Shwezesky bu onye nnochite anya obodo FES kwuru na ndi otu oru azuma -ahia a nwere umu ihe nrite nkwado nke ga esi ofesi bu nke ga enyere ha aka inweta umu uru na agbayegi umu usoro iwu di iche iche nke usoro ochichi weeputere
iji chee kwa ndi nke ha bu na obi. The Guardian

Mba Kenya ga entinye umu ihe muta di iche iche banyere oria mmikpo n'usoro onodi muta ya 1 min. 11 secs.
Onye ji okwa Director nke muta na Kenya bu Sammy kyungu, ekwueala na nwa mgbe na-adighi anya, na aga enwe umu usoro ihe omumu banyere oria mmikpo site n'ulo akwukwo primariri wee rue kollege di iche iche. Okwuru na enwe
kwara umu ihe nkuzi, di iche iche nyere ndi ori nkuzi iji wee kwado onwe ha nke oma ibaghide oru nkuzi a nke oma.
Ulo oru muta agbasorola umu usoro di iche iche bu mbu n' uche nke isi ochichi iji wee agbasa ozi banyere oria mmikpo a n'etiti ulo akwukwo ka mgbe ime onwa iri gara-aga. Onye Director a gara n'ihu eme ka amata n' ulo oru a na chikota
kwa umu akwukwo ozi banyere umu aka ndi nke nne na nna ha nwuru onwu maka oria mmikpo maka ikwado kwa ikwuru ha ugwo agum akwukwo.

Sammy kyungu kwuru ka aghara ikwe maka ihe isi ike n' onodi usoro aku n' uba leeghara anya ikwuru umu aka ndi nke
si na ezi n' ulo dara mgbenye ugwo akwukwo. 4
4 Page 5 6
July, 2000
Agbata umu mmadu di afo iri na ise na iri ano n'itotlu bu nje oria mmikpo a bu nke kariri perceni iri na abuo n'etiti East Afrika. Adi otu nari puku umunatakiri bu ndi nke ekwuru bu nje oria mmikpo a n'onu ogugu nde mmadu ndi nke bu ya na
Kenya
Daily Nation/ The Guardian

Nnukwu nzuko nke etiti gbasatara Oge ala n'umu iwu gbasatara gburugburu Naijiria 2 min. 15 secs.
Ndi otu oru nche kwa ime obodo ha na nkwado oru amuma di iche iche bu nke akporo [CCDI] 2000 nwere onodi nzuko omumu ihe nsonsoa gbasatara usoro umu iwu gburugburu Naijiria. Mmeme a gbara na Goethe institute Legos nabatara
otutu ndi kwuru okwu ha na ndi mmadu ndi nkeji nzere oka iwu, nta akuko, nta muta na otu ndi onwere onwe si ebe di iche iche. Isi okwnkeha leebara anya bu "Land Use Act" nke ime afo 1978, nyere gomenti ikikere inwere obasara ala nile na
Naijiria.
Ndi nile nke kwuru okwu gbakwasiri ukwu n'akuko okpu etu esiri nwere ala tupu gomenti eweputa aka ichupu onye obula na obosara ala mgbe obula ochoro ma nye kwa ndia hu ihe iku aka n' ume na mbighari ebe obibi. N' ime iri afo abuo
na abuo gara aga, gomenti erepula umu obosara ala bu umu aku n' uba nyere umu ulo oru mbo, ebe ndi nke nwe ogbe ebe ndia no n' ukpa ha na enweghi onu ulo obibi. Otutu ndi nile nke nwere obosara ala ga bizi ni ujoo ma buru ndi nke gometi
nwe.
Enyere ha nwa obere oge bu nke butere inapu ha onu na ara ma butere ha ntarama ahuhu.
Udi onodi di otu a abughi nani ighu ndu ime obodo kama omebiri usoro gburu-gburu nile. Mazi Ako Amadi bu onye isi oche CCDI 2000 kwuru na agbanyegi meeghide nke ndi si mba ofesi na emeghide Naijiria otutu afo gara-aga tupu ewputa iwu
a, ma mkpo chapu umu oke ohia Niajiria malitere inwe ikikere na afo 1978 umu ala mmiri n' anumanu ka etiiyere onu.
Ndi nile nke sonyere na ububo onodi nzuko a, kwekoritara ka akagbue Land Use Act bu nke emegharibeghi ka mgbe 1978 ehiwere ya. Ndi otu a nwere nabatara mgbanwoe. Ndi otu CCDI 2000 na gba mbo ikwado ego na onu ogugu mmadu nke
ga akwado usoro amuma.
CFC

Isi na sayensi ga enye aka idobe
mgbada n' onodi ya 2 mins. 16 secs.

Mgbada bu anu ala na agba oke oso no na ihe iyi egwu ugbua. Ha na anwu n'umu oke ohia tinyere ebe eche kwara ha, ma ebe ha nwere nsogbu bu nzulite imu umu. Mana etu osila di enweela ezi muta amuma nyocha ikwalite nzulite imu umu
usoro a gunyere irusi oru ike ha na imee ndi nwunye iji isi arata ndi oke.
Ndi otu oru sayensi matara nke oma na mgbada na anwu onwu na oke ohia. Onu ogugu nche kwa ha ebelata. N'ime afo 1998 magbada iri ano nwuru n'ulo nchedo umi anumanu nke North Amerika, site na nka ha na oria mmikpo Nani Nari
abuo n'iri isi foro n'etiti nkeji uwa. Umu mgbada ano no na oke ohianke umu anu San Diego dika ihe ntukwasi obi iwaghide amuma nzulite umu umu.

Susan Millard Davis na ekwu na nchoputa nile na egosi na umu nwunye mgbada adighi atu ime n'ihi ya, ana choo uzo imee ka onwe ike na atu ime. Umu ogwu ogbugba ime ka oturu ime ka enyere ndi nne na otu ulo Nchedo umu anua.
Ana gba mbo di iche iche iji wee tutegharia umu mgbada n'a oke ohia nke gunyere ikpuchi ya na ebe zooro ezo. Na San Diego nne mgbada mimu umu di, bu nke anya minadu ahughigi. Ebe ndi nke nwunye na ebiri nke onwe ha, uzo a bu idoobe
oke na nne iche iche n'etiti ebe nchedo ha. Ndi oru ihe omimi nwere ike iweekota ha onu ma ono otu afo bu mgbe ha toosiri nzulite nwa.

Ekpochapula Mgbada na nwa mgbe gara-aga, ma ugbua ha looghachila azu. Site na ndi nke fooronu, imu umu ha ka aenyere ohere umu oria. Puku mgbada iri na abuo ka fooro n'elu uwa.
CNN. com nature 5
5 Page 6 7
July, 2000
Ego, ego, ego 3 mins. 8 secs. Otu nwere onwe ohuu enwere na Naijiria bu nke akporo Growing Business, Foundation [GBF] nwere onodi nzuko ha
n'ime onwa Mee. Isi okwu GBF bu iji koo Naijiria ha n'umu ulo ahia nwere ike ighazinye ha umu obere ego nkwado. Onodi a nwere nkwado ulo oba ego nke United Bank of Afrika, ebe ndi nke biaranu gunyere ulo oru onye isi obodo
gbasatara ntuzi aka okwu aku n' uba, otu ndi omee uru onye oji na mkpa nke etiti mba Uwa, ndi ulo oru nche kwa ihe aghom, ulo oba ego di iche iche, otu nwere onwe tinyere Micro Finance instilutions [MFLs] dika Development Exchange
Centre bu ndi nke na agbazinye inyom ndi oru ugbo nke Northern Naijiria ego.
Onye ji okwa Executive Director nke GBF bu oriaku Ndidi Nnoli Edozien malitere mmeme a site n' iguputa akwukwo kowara maka mkpa ego di, bu nke onye obula na gba mbo inweta, mana ikpeazu, ya onwe ya enweghi ike ikwalite ndu
mmadu ma oburu na etinye ya ebe oha na eze no. Onye Executive Director nke ulo oba ego United Bank for Afrika bu Alhaji Abba kyari na agba ndi ulo oba ego ndi ozo ume iwulite Naijiria. Ebe UBA amawaputala iri nde naira itolu dika ego
gbara okpurukpu maka Naijiria site na GBF. Onye isi oche nke ulo oba ego Union Bank bu elder Kalu Uke Kalu Kwado-kwara ezi amuma UBA ma nye kwa ntuzi aka ihe di iche banyere usoro oru ulo oba ego ubochi taa di n'etiti ndi nke bara
uba ha na ndi nke daara mgbenye. Okowara etu umu ulo oru ngo nke mgbazinye ego a siri kpa ububo banyere percent iri na ise na iri abuo na omuru nwa ego mgbaziri ha, ebe umu obere ulo oru ngo ndi nke na enweghi ndi enye m aka a, ga
si akwughachi ego magbaziri ha na iri percent abuo na iri percent ano.
Elder Kalu Kwuru ka enwe ohere n'etiti ulo oba ego maka Naijiria iji ezi aku n'uba uche ha rue ime obodo n'uzo udo n'idi na otu obodo oriaku Edna James Ishaiya ji Okwa Executive Director ulo oru Development Exchange Centre weeputere
onu ogugu etu ufodi ulo oru siri kwughachi azu ego ha gbaziri nwere omuru nwa iri percent itolu na itolu, ebe odoro anya na ndi nile nke bara uba na Naijiria na adaa iwu nkwughachi ego mgbaziri ha . Okowara etu ndi oru ugbo nke gbaziri otu
puku naira ma obu puku naira abuo si enwe uru Nari percent ato ma o bu nari percent ano bu nke nyere mgbanwoe n'onodi mgbere ahia ha. Na mmechi okwu ya oriaku Edna James Ishaiya mere ka amata na MFLs agaghi esi abu nani
uzo aga esi na -agbaziri ego bu nke si n' aka ndi otu etiti mba uwa, kama ha ga akpoturu umu ulo oba ego nwere muo ikwado amuma mmepe.

Isi okwu GBFs bu ichikota ako n'uche ulo oru di iche iche kwadoro ndi mgbenye, ebe ha di kwra na njikere ibu ihe aka ebe, ebe Naijiria no n'usoro onodi mmepe ya. Otu a kwado kwara aka oru mkpofu ahihia odi nsoa, ha na mgbazinye ego nke
ime obodo na Ikenne tinyere Isipute ncha oji na Awe. Umu amuma ndi ozo nke ha kwado kwara ha na ulo oru Aiico Insurance PLC. nhiwe umu usoro iwu nke Insurance ha na umu ngwa ahia nke toozuru ogoo nke oge umu obere ulo oru
mbo ha bu mmepe ime obodo. Ndi kwadoro GBE bu UBA, Price Waterhouse Coopers, Mobil, Chevron, Aiico tinyere ulo oru ndi ozo
CFC.

Umu ogwu mkapali elu nke di n'ime ahiha tee ga egbochi uburu inwe oria akwara ima jiji 1 min. 24 secs.
Nchoputa ihe omimi ohuru nke eburu n' ime akwukwo Journal nke otu American Medial Association na akowa na inu coffee ga enye aka igbochi oria akwara ima jiji

Ndi otu oru nyocha ihe omimi a ji iri ajo ato iree nyochaa ndi Japan American di puku mmad asato na anu iko coffee ato kwa ubochi nwere okpupu uzo ise arighi oria a.
Oria akwara ima jiji na egbu umu mkpekele ahu di ndu metutere chemical Dopamine nke uburu. Onodi usoro a na emebi akwara ma bute kwa anu ahu ima jiji. Nkea na ebutere ufodi iyi ara.
O bu ezi okwu na oru nyocha ihe omimi a ekpebi nke a nke oma ma nchoputa na egosi na umu mkpali ogwu elu di n' ime ahihia coffee nwere ike igbochi oria akwara ima jiji bu nke imeetute re uburu.
Oru nyocha a ihe omimi a, leebara anya n' umu ihe ndi ndi ozo nke na ebute oria akwara ima jiji a nke gunyere isee anwuru. Nkea di osiso ikwu ka ejiri ogwu mkpali ihe omimi a ga eleebara ogwu mkpali elu ichoputa umu ihe digasi iche
iche dika osiri meetule uburu n' oria. Nkea ga enye aka ogwugwo ya ma obu mgbochi ya.
CNN/ AP 6
6 Page 7 8
July, 2000
Ndi otu nche -kwa na eru uju maka onwu Amazon 1 min. 2 secs. Ndi oru gburugburu nke Brazil kwadoro olili ozu ikwa emu nke oke ohia mimiri ozuzo Amazon iji maa okwa mgbasa eche
kwaghi oru ugbo ikpagbu ngugu uke uwa.
Otutu nari ndi Mmadu ji umu mkpuru ihe akuku ubi igba mkpe wee soro akpati ozu gafee ogbe nlee lee ibirapuera nke Sao Paolo wee na ekwuto mkpagbu oke nke ohia nke etiti uwa. Nkea gbara n' ime izuka ndi otu oru gburugburu turu ugo

mmeri otu ulo nzuko US jiri weezuga akwukwo iwu gbochiri nche-kwa ogbe oke ohia Amazon idi iri percent ise n'ime iri percent asato bu nchikota onu ya n'ime onwa Mee.

Amazon a bu okpukpu abuo mba France bu okpu ulo iri percent ise umu anumanu na osisi nke etiti uwa nile. N'ime afo gara aga otutu obosara ala ka ogbe steeti Hawaii nke US ka egburu egbu ha na ikoo oru ugho.
Reuters

Isi ochichi etieala mkpu banyere onodi ndu di iche iche na Nairobi. 1 min. 2 secs. Onu ogugu a di egwu. Dika umu amuma ndi otu gburugburu nke United Naitons siri kwue, mkpochapu umu ihe ka mgbe
ime afo 1600 aloogbachila azu n'usoro iri ise ha na otu nari n' udidi chi ekere uwa ya. Onu ogugu ohere a ka aturu anya igbago n'etiti otu puku wee rue iri puku ugboro ugboro n' usoro chi ekere uwa ya.

Taa ihe kairi umu anumanu na osisi di puku iri ato na otu ka ihe iyi egwu ji aka bu ndi site n' onu ogugu ihe iyi egwu no n' isi ndi ochichi ka ndi otu nari iri asa na asa isi ochichi nwere ndi nnochite anya na nzuko onodi ndi di iche iche zukotara na
Nairobi Kenya ikpe udo n' etiti ndi mmadu ha na onodi ndi chiekere uwa di iche iche.
Onye ji okwa Executive Director nke amuma gburugburu mba US bu Klaus Toepfer kwuru n' usoro mbawanye onu ogugu isi ha na iwagbide umu ihe enweghi uzo ozo karia idi uchu imeegbari ubara mmebi umu anumanu ha na usoro idi

ndu gburugburu N' ime afo 1992 nwere agbam onya Earth Summit na Rio de Janeiro, bu onodi nzuko otu di iche iche banyere onodi ndu di iche iche gbara ikpe azu n'ime afo 1998.

Nzuko nke afo a, ga eleeba anya n'umu oga n'ihu obodo di iche iche mere iche -kwa onodi ndu ihe di iche iche. Isi mbu na obi ha ogbe mpagbara obodo nile.
ENN
Viagara daara nnukwu ulee inyere Inyom aka 1 min. 38 secs. Ka ana enwe umu uruta uka banyere odi mma viagra, umu ogwu nke na enweghi ike mmepe na nyocha ihe omimi no a
aga ' ihu imata mkpata mkpuru oma. otutu ekwueala mkpa onodi usoro ahu ike di n'ihi ya odi mkpa ka aghara ileeghara ya anya usoro omumu nke mmadu. Ka umu nruruta uka no na aga n' ihu, ogwu viagara daara ulee eleere n'isi ndi Inyom
ejiri tulee ya. Nkea si na muta nke ulo oru Pfizer inc bu ndi nke na emeputa umu ogwu a.
Obu ndi American College of Obstetrics na Gynaecology nke san Franasco weeputar muta nchoputa ekwenyere na muta ndi nke emere eme gosiri na blue pill enyehi aka nyom n' usoro mmeko ha.

Viagra bi ogwu mbu ejiri gwo na enweghi ike putara ihe n'ime afo 1998 bu mgbe ndi US nabatara ya. Erere ogwu a onu ego kariri otu Ijeri dolla n'ime afo gara-aga, ebe ulo oru Pfizer nwere olilee anya inwe uru site na igwa ndi dibia bekee
ideeputara ya ndi inyom.
Mana nchoputa odi nso a, gburu olilee anya a. N' usoro muta Nchoputa gosiri nari ise iri asato na ato Inyom nwere nsogbu mmeko nwoke na nwanyi ndeputa viagra gosiri ire dika placebo

Desertnews. com/ CFC
Ihe kariri otu nari, iri ato na asato umu anumanu
na eche umu ha ara n' etiti uwa nile no na ihe iyi egwu. 2 mins. 21 secs.
Ihe kariri nari isii umu anumanu nke na ihe umu ha ara n' etiti otu nari na iri ato nke etiti uwa no na ihe iyi egwu. Ndia

sitere n'umu Adaka nke ugwu n'etiti ogbo ogu Central Afrika bu ndi nke egburu egbu n' usoro itu ahia mghere. Ma ndi
nke bi n' eiti oghe a nwere nsoghu ogughu na ngwupute nke mmadu no butere ha ihe iyi oke egwu ebe umu anumanu dika
ozo, enwe n' umu anumanu ndi ozo egburu otu mgbe. 7
7 Page 8 9
July, 2000
Ekwesiri inwe ogbe ebe nche-kwa umu anumanu ndia bu uche Russell Mittermeier bu onye okacha mara ozuzu umu anu na onye isi oche ulo oru umu ihe nche kwa n'etiti uwa nile. Oso ime nari ano ndi okacha amara zukoro na Brookefield zoo
noketere chigago ikpa ububo umu anumanu na odi ndu ha.
N' umu anumanu ihe iyi egwu a gunyere bonobos ma o bu akapo ozo bi nani na Democratic Republic of Congo (DRC) Nso Nso a, ekeechiri bonobos n'etiti ogho ogu nke nkeji uwa Afrika. Ufodi ndia ka ndi na agba oso ndu gburu n' etiti uwa
ogbo ogu. Umu ogu nke DRC bu obodo aturu onye nke ano n'etiti uwa nile n' udi usoro onodi ndu di iche iche nkea metutere ihe iyi egwu agum ono isi nke ugwu n'umu ozo tinyere umu anumanu ndi ozo, dika okapi [Atu ohia]

Ndi oru ihe omimi kwuru na aga eji nwayo nwayo iweghachi azu umu enwe ndi nke nwere usoro ndu ato na ndu ato na ano.
Nkea akabu, usoro uzo nzuzo ahia mgbere gbara oku n'ime afo abuo gara aga, bu ihe iyi egwu ebe otutu orangutan na Sumatra na Borneo nke Indonesia. Sumatra n emefu otu puku orangutan kwa afo ebe enwere puku isii foro afo. Oku
gbagburu Borneo n'ime afo 1997 wee rue 1998 hapuru iri puku oranguntan di puku iri n'ise iji wee tunyere iri puku isii n/ afo 1980.

Umu anumanu ndi ozo nke ihe iyi egwu kporo gunyere odum edodo tamariin no osimmiri Atlantic nke Brazil, onya nwa ududo Enwe nke Peru ha na anu dika Enwe nke Madagascar.
CNN Reuters

Ogwu ohuru nke emeputara maka iyi udidi mmadu nwere ike Ighochi oria mkpuru aku 1 min.
Ogwu ohuru nke emeputere leebara anya kpom kwem na mgbanwoe agburu, mere ka oria mkpuru aku di iche na akpukpa ahu egosial a ntukwasi obi n'umu nleeta nke emere n' umu mmadu ogwu a nyere aka igbochi utoo akpukpa ahu ha na nye
ohere ogwugwo umu oria.
Obuezi okwu n' oru nyocha ihe omime. Ogwu a ka malitere amalite bu nke akporo IMC-C225 gosiri oria mkpuru aku a di ire na ndida eriri afo, isi na olu nyere ndi nke na anughi ogwu ya nke oma. Ma ogwu a na nke onwe ya na akwusi utoo
mkpuru aku, site igbu ikikere ogoo ogwu umu oria a. Umu usoro muta nile a na agbasoro ona mkpuru aku ma obinu na agburu utoo a enwe nsogbu. Nche -kwa olilee anya Bu enyochasi mkpuru aku ahu mmadu na DNA iji wee gwo ya otu
mgbe.
AP

Ndi otu oru nkwado ego nche kwa chi ekere uwa akpolala oku ezi nche kwa ohia mmiri ozuzo di iche iche. 1 min. 54 secs.
Ndi otu oru nkwado ego nche kwa chi ekere uwa [WWF] agwala ndi uzuko otu gbasatara omumu ihe banyere ndu di iche iche [CBN] igbasi mbo ike nyere nche kwa na mgbochi oke ohia ndu di iche iche nke etiti uwa.

Ndu oke ohia ndia di iche iche bu isi okwu onodi nzuko nke ise gunyere otu di iche iche aka na Nairobi. Nkea bu nsota onodi nzuko nke otu Technical enwere na Montreal n'ime onwa Januari. Otu onodi Nzuko Techincal a adila na mbu kwue
na nche kwa umu oke ohia esighi ike n' ihi ya odi mkpa igba mbo hu na osiwanyere ike karia ka odi na mbu. Isi ulo oru a mere nchoputa na onodi a esighi ike n'ihi ya odi nnukwu mkpa ka agba mbo ikwusi umu mmebi ndu oke ohia di iche iche
karia i no na agbado ukwu n' umu usoro di iche iche iji mata onodi ogo ya.
Otu WWF kwuru na mgbe otu nzuko a no na agbasa ozi na nkwubi uinu ezi amuma n'ime akwukwo, na ha emejuputaghi nke a ma otu. Ha kporo oku ka atuputa umu ezi amuma kwesiri mmejuputa. Ogara n'ihu igba ndi otu nzuko a ume ichoo
uzo aga si achikota aka oru nche-kwa umu oke ohia ndia.
N' igbakwunye, otu WWF choro ka obodo nile megharia usoro onodi nche-kwa umu oke ehia ndia bu umu anumanu, osisi n'anwu onwu.

O bughi okwu na nghazi eti m mkpu ga akwusi mmebi oke ohia na ndu ihe du iche iche bu onu mmiri okwu Jean -Pauh Jeanrenaud ji isi oche amuma oke ohia NNF. Omume a enweghi mgbe ozo karia ughua umu ihe no na usoro ya.
WWF 8
8 Page 9 10
July, 2000
Nje e-mail na eyi mba US egwu 1 min. 32 secs. Mba United States teetara n' ura ihu nje ohuru nke igwe computa na agbasa site na e-mail nke ji Microsoft Software aru
oru. Ana ekwu na otutu umu ulo oru ekwueala ihe gbasatara nkea ebe ufodi emmechiecala otu mgbe. Otu ulo oru Federal Brueau of investigation [FBI] amala okwa n'usoro a nwere ike imetutu umu igwe computa mgbe odi n'ihu.

Na mburi n'ime onwa a, ka nde kuru nde umu igwe computa nile ka emechiri n'etiti uwa nile n'ihi "Love bub" bu nke seelitere isi na phillipines bu nke buru nsogbu di onu ego di iri ijeri dollas.
Nje ohuru a no na ahiri e-mail akporo 'Resume-Janet Simons" aha onye ndi anum acho oru. Ebe ndi nke no nleere anya nwere ike igbasa nje ndia, onye obula nke nwere mmepe igwe computa ga enwe umu ozi nhichapu n'ime computa.
N'iga n'ihi ndi oru FBI na agwa ndi nile nke nwere igwe computa ka ha ghara immepe ozi isi okwu ha na nchkota Microsoft. N iga n'ihu ana gba mbo ikwusi umu nje ha na immebi a iga n'ihu.
BBC News
Usoro ezi ahu ike n'etiti uwa nile 1 min. 59 secs. Ihe banyere ezi ahu ike nyere onye obula bu isi okwu obodo otu nari iri itolu na otu ga eji agbako n'onodi nzuko iri ise na
-ato bu otu nzuko ahu ike nke etiti mba uwa na Geneva.
Otu okpuru kpu ihe chere ha aka mgba bu nje oria mmkipo na oria mmikpo bu nnukwu nsogbu ahu ike n'etiti uwa nile. Site n'iri percent itolu na ise umu nsogbu nile enwere n'etiti uwa nile a Afrika kachasi nwe iri nde abuo na ato ndi mmadu bu
nje oria mmikpo oria iba eseepughi aka n' onwu nde kuru nde mmadu n'etiti nkeji uwa a. Onodi nzuko usoro ahu ike nke etiti mba uwa nile ga eleeba kwa anya n'usoro mkpochapu oria ekpenta, mkponwu ahu ha na ukwara nta.

Dokita Gro Harlem Brundtland ji okwa Director General WHO na okwu ya, mere ka mata n' onodi nzuko a ga amawaputu usoro uzo ano bu oria nke WHO ga awaghide:-Mbelata onwu mmadu n'ahu ezughi oke, mbelata usoro onodi ahu ike umu
mmadu n' usoro mmepe tinyere itinye onodi ahu ike ibu isi okwu n' suroro okwu aku n' uba na iwu mmepe obodo.
Na eziokwu, usoro ahu-ike abughizi oru diri ndi okachaa mara onodi ahu ike. Ka ndi isi ochichi obodo nke gunyere otu ndi isi G8 no na aruruta uka banyere umu usoro okwu ndoro ndoro chere etiti uwa, onodi ahu ike putara ihe n'onodi isi okwu
ha. Dokita Brundtland kowara n' ahu ike no na obi ndi minista okwu ego na akpa ububo ya ha na otu IMF ha na ulo oba
ego nke etiti uwa maka ighata oso enyem aka.

Nkea bu nke mbu ndi otu oru Security Council nke United Nationals na akpa ububo banyere nje n' oria mmikpo. Ahu ike bu isi okwu na nzube United Nations Secretary General bu ebe nje n'oria mmikpo bu nnukwu oria ihe akuko bu kwa
egwuregwu na oniwu n'etiti ya. Newslink Afrika

Eneweela mbinye aka n'ime akwukwo Nkwekorita ohuru di n'etiti obodo acp ha na EU. 2 mins. 26 secs.
Aga enwe nkwekorita ohuu n'etiti ACP ha na Eu bu nke aga ebinye aka n'ime akwukwo na Suva Fiji Island n'ime onwa Juunu mkpuru abali isii nke afo 2000. Nkwekorita a bu ntuteghari nkwekorita nke di n'etiti obodo iri ni ise enwere n'etiti
ndi ise ocha ha na obodo iri asa na otu bu ndi nke enwere n' etiti Afrika Carribean ha na Pacific amatara dika obodo ACP.
Nkwekorita a amara dika Suva Treaty ga nochi Lome Convention Treaty bu nke tupu ugbua nochitere complex ha na Advanced instrument nke North/ South cooperaiton.

O bu umu uru obodo ndia no n'ime ACP nwetagasiri n'usoro azuma ahia na ego mere Lome Teaty nye ezi nkwado ebe umu obodo daara mgbenye. Omama atu, Europe nabatara obodo iri asa na otu ACP itu mgbere ahia n'etiti oma ahia ya.
Nkwekorita nke Lome a myere ohere ndi otu Eu nye aka ego nyere obodo n'ime ACP onu ahia ngwa ori ubi n'umu ngwa
oru ndi ozo kuru afo n'ala.

Umu ihe ndia ga bu akuko na ebinye aka n'ime akwukwo Suva Treaty. Nkwekorita ohuu a agaghi anabata usoro azuma ahia malite n'ime afo 2008 wee gaawa. Mgbe ahu aga ekee Regional Economic Partnership Agreements [RIPA] ga
aputa ihe n' umu usoro iwu nke World Trade Organisaiton. Nkea ga eme ka Lome Treaty gharh idi ire. 9
9 Page 10 11
July, 2000
Ka no na akwadobe nkwekorita a, ma onodi ya edobeghi anya Na mkpuru abali iri n'tolu nke onwa mee, ka enwere amuma nnapu ochichi n'aka ike na Fiji. Ndi mmadu kwuru na nkea nwere ike imebi usoro emume. Ma etu osila di onwghi
ihe iyi egwu emebere na Suva Treaty maka tinye mba Afrika, Carribbean ha na Pacific n'etiti usoro azuma ahia nke etiti
mba uwa. Agabeghi ahu ihe nke nkea ga bute iputa ihe.
Newslink Africa/ CFC

Oge Na Ebe N'abiara g1
Isi okwu nkwekorita na kyoto 48 secs. Ugbua iri obodo asato meghariri nzube nkwekorita ha na kyoto gbasatara nwepu anwuru carbon n' etiti gburu -gburu, ndi
otu European Union na akwadosi ike mmejuputa ya n'afo 2002 bu mmeme igha afo iri nke onodi nzuko Rio. Aka nwere otutu umu ihe ndi nke aga aghazi n'ime onodi nzuko eiti ndi ozo na Hague ma onwa Novemba gba mkpuru abali iri na ato
ha na iri na ano nke afo 2000. Onodi nzuko bu a mbu ya hiwere isi na Buenos Aires, gbadoro nkwu ikpebi umu ihe ndi nke aga anabata na Hague. Nkea kwadoro ohere imata umu ihe ndi e leere anya n' onodi nzuko ndi otu di iche iche ga abia
abia.
The Courier

Onodi isi mkparita ububo nke pan Afrika bu iji umu aku ime ala ndia aru oru. 44 secs.
Aga enwe onodi nzuko nke abuo banyere Pan African maka iji umu aku ime ala nke Afrika aru oru na Ouagadougau, Burkina Faso malite na mkpuru abali iri abuo na-ano ha na iri abali abuo na asato nke onwa Julai, 2000. Ndi otu gbakoro
aka akwado amuma a, bu otu oru nche kwa nke etiti uwa [I. U. C. N] World Conservation Union ha na African Resources Trust [ART] Sourthern African NGO isi onodi a di na zimbabwe na, South Afrika.

Obu onye minista n'ulo oru na ahu maka gburugburu obodo na akwado nzuko a, ga emmepe onodi nzuko a. Amuma a ga anabata ndi oru nche kwe ndu oke hia, umu aku ime ala ha na onodi ndu di iche iche, ndi nkiti, ndi otu oru nkiti ma otu
ommepuru ndi ime obodo na nkwado mmepe aka oro otu ime obodo di iche iche.
The Courier

Ihe nriba ama...
Ugwo ihe nrite gburu-gburu codeff, atumatu Chile 35 secs. Nturu ugo ugwo oru nke UNEP ime afo 1999 banyere gburu-gburu nche kwa obosara ala kporo nku" ka enyere Eu nwere
atumatu chile ndi nke na achikota aka oru oru ngo a bu Comite Nacional Pro Defensa de la Faunay Flora [CODEFF] no na aga n' ihu ka mgbe ime afo 1968 nwere puku mmadu ano dika ndi otu.

Onwere amuma banyere ndu di iche iche gburu-gburu, ha na itu ndu manu.
Oru ngo a bu otu n'ime iri abuo n' ise aghoplutara si n' ime otu nari ndi nke eweputara imalite nchikota aka oru niche -kwa umu obosara ala kporo nku.

The Courier
Yobe ga atuputa iwu maka umu anumanu owuwa anyanwu Afrika, maka ohere ifuru osisi. 59 secs.
Yobe steeti nke mgbago ugwu Naijiria ga eweputa iwu maka mgbutu umu osisi, osisi ya na egbu umu anumanu nkegunyere umu anu ndiahu ana eche kwa n' uzo na ezighi ezi n' ime akara afo abuo ya.

Mgbe obula iwu a kwuru, onye nke dara iwu a ga akwu onu ego di otu nari na iri abuo puku naira dika utu mgbara isi ma o bu mkporo onwa isii, ma obu ha abuo. N'iweeputa iwu a isi ochichi steeti nwere nwute di ukwu etu esi egbutue umu
osisi aghara aghara maka iji ya so nku eji esi erimeri bu kwa nke butere unwu ala n' etiti gburu-gburu steeli ha na ihe idaa
ukpa. 10
10 Page 11 12
July, 2000
Anabatara amuma iwu nke steeti a na uju, ebe ndi orunche kwa gburu-gburu obbodo na atu anya mmejuputa usoro iwu a, nweputa usoro ozo aga eji nwe nku eji esi nri ga enye aka iwu a ukwudosi ike nke oma.
The Guardian/ CFC

Inwe olilee anya ebe onye enweghi Nche kwube no 1 min. 42 secs. Ana enwewa ihe mgbagwoju anya banyere akwukwo ogugu nke The Economist. Mana mbo nile nke akwukwo a ji edee
the gbasatara ihe na eme n' etiti Afrika gbara na udi ohuru puru iche n'ime onwa mee 21st rue 25th Edition. N' ihu akwukwo a, akporo. The Economist, ka eseere onye agha no n' uju ogu. Ebe nkea ezughi oke, ihe edeere na enweghi
egwu bu "Nkeji uwa na enweghi olilee anya" n' ikwu ihe isi okwu a bu, ma oga di mma, ikwu ihe Chichi Okonjo si Legos Niajiria: Afrika nwere otutu nsogbu bu nke obutere onwe ya ma egbe nke igosiri n'ihu akwu kwo a bu nke emeputaghi
n'ime Afrika.
Mbu na uche, na obodo, iri ise na ano nke nkeji Afrika ga bu nkatoo dika ihe abughi ebe obibi bu ihe jooguru onwe ya. Ka ha ana anabata ikikere nke edeemedee oru nta akuko ikoowa onodi etiti Afrika anyi na ario ikwu nke bu ezi okwu mgbe
nile. O buru na anyi anabata ihe The Economist deere, ajuju m ga bu kedu isi oga nihu?"
Itu Afrika aka dika ndi na enweghi olilee anya n'etiti nkeji uwa bu omume siri ike nwere ike inwe mgbawoe osiso etu esiri choo.
CFC

Ngalaba Umuntakiri
Naijiria na akwado otu onodi nzuko mgbasa ozi umuntakiri. 1 min. 40 secs. Naijiria kwadoro onodi nzuko West African Regional Summit gbasatara mgbasa ozi maka umuntakiri n'ime mkpuru abali
iri abuo na abuo wee rue iri abali abuo na asa nke onwa mee 2000 n' isi obodo bu Abuja. Nkea bu maka nkwado onodi nzuko nke otua n'etiti uwa nile bu nke ato ya, n'ime onwa Maarch 2001 na Greece.

Onodi Nzuko a, nabatara ndi nile nke si Naijiria, Togo, Republic of Benin na Poland. Ndia gunyere ndi oru nta akuko Producers na ndi nke na ekwu okwu n' igwe oru ihe mmeme umuntakiri ndi isi ulo oru umuntakiri.
Isi okwu ububo ha leebara anya n'umu ogba ghara nke mgbasa ozi na enweghi ezi ihe mmeme na mpaghara, a onwu umu ihe ndi nke na agba n'etiti Afrika n'usoro ihe mmeme ha, tinyere umy ihe oru nta akuko ihe n'umu internet na eme ebe
umu aka Afrika no.
Ufodi ndi otu umuntakiri nke akporo n'onodi nzuko a kwuru uche ha. Ha katoro umu mmeghide nke ana emeghide umuaka n'etiti obodo ndi ahu enwere ogboo ogu. Ihe ozo nke ha kwutoro bu mgbere ahia nke umuntakiri tinyere ibe
nwanyi ugwu, nwata inme mmeko nwoke na nwanyi, izi oke izi ha ha na ikpa oke agburu n'etiti ha. Ha kporo oku a ekeewaputara ha, ohere oge umuntakiri n' igwe Redio ha na ngwa leere bu ebe ha ga eso kwa n'uju ihu maka umu ihe ndi
nke ana emegasi n'etiti ihe mmeme umuntakiri.
Onodi nzuko a biara mmechi site na iweputa umu amam okwa kporo oku ka enwe onodi ohere nzuko ebe ndi nne na nna, isi ochichi, ulo oru mgbasa ozi n'umu aka ga na ezuko ikpa ububo nke metutere ha bu kwa nke ga enyere ha aka tumadi
n'usoro mgbasa ozi
CFC

Kedu ka waterbuck siri nwe akara gburu gburu ocha 1 min. 31 secs. Otu abali, mgbe onwa adighi eti, ma otu nne waterbuck n'umu ya no na akpa ghari n'akuku ebe obibi nwata nwoke. Nwo
ke no kwara na oru ite mgba ocha na mgbidi ulo ya ikwado inabata onye nke ya, ma ohapuru ite magba ocha oghe na ezi.
N'ihe agbom, otu waterbuck kwaturu ite mgba ocha n'itiri bu nke kpotere nwoke a n' ura. K'ogba puru na ezi ihu ite mgba ocha ya wufuru, nnukwu iwe juru ya obi. Omalitere ichu buck oso n'iti oke mkpu. Mana umu waterbuck ndia
gbasara ebe di iche iche. 11
11 Page 12 13
July, 2000
N' iwe nwoke a buru ite magba ocha wee tuo nne waterbuck a. Nkea wusara ya na ogwurugwu azu nke oma wee hapu ihe nriba ama ocha gbasara gburugburu na akwu. Nkea bara nnukwu uru na ochichi ebe umu ya nwere ike iso na atughi
egwu na oke ohia.
Mgbe waterbuck jiri choputa uru mgba gburugburu ocha gbara n' odu ya, ha kpebiri inabata udidi a, site n' ubochi ahu wee rue ubochi taa waterbuck nile nazi ebu akara ocha n'odu
When the hippo was hairy

Lisenga na akwa ya 1 min. 56 secs. Lisenga bu akwa n'ukpa ga ire. Anwu di ukwu ebe oribeghi ihe obula ka mgbe ututu. Mana ogara na okpuru osisi izu ike
k' ono na ezu ike omaite iro nro iche etu osiri nwe nnukwu ego na ire akwa.
Obu na akwoo ya naira iri na ya ga eji azu otu nne akuko, oburu na obuo umu ya ga eresia ma zuta kwa ewu oburu na ewu, a mmba, ya ga azu ufodi na ogige nwanne ya mgbe onwere ehi, oga echere rue mgbe mpi ya toro ka aka ya.

Umu nro ibu nnukwu mmadu gbara n'ime muo mere lisenga jiri na anu onu. Ukwu ya gbatiri mere nu ojiri wulie elu omalite igba egwu na obi uto. Owuliri elu n'onu ka ona awuli elu ukwu kporo ya, akwa nile a wee daawa.
Lisenga beere akwa! Ogaranya gafee mna azu. Cheefue umu chiche a bu okwu ojiri kasia onwe ya obi "Ihe ndia bu ajoo echiche".
Lisenga tughariri azu uzo ulo ya wee malite ila, okpebiri na ya achoghi iba ogaranya. Nde enyi ya ga akwa ya emu ma oburu naniya bara uba, oka mma inwe ndi enyi karia ego juru oyi. Na ezi a, ahu dooro ya na
enweghi uba Shangani Folktales.

Umu Okwu Ncheta Ikpe Azu
Umu okwu echefughi-echefu banyere 1 min. 25 secs. Nche-kwa na nkwado mmepe

Jiri umu okwu ako n'uche nke afrika wee nwere anuri Banyere nche -kwa
Obuchi osisi nile no na oke ohia bu ezi nku. Ilu Sudanese. Ichoo imata ihe banyere ajuju ala, juo osa. Ilu Cameroonian

Idi na otu. Ikikere erugh-eru di n'ubara ya. Ilu Nigerian.
Ikpe nkwum otoo na udo. Udo di onu ahia ma otoozuru oke ya. Ilu Kenya.
Ikpochapu onuma, buru uzo weepu elu iwe. Ilu Zambia.
Mmeghide umu anumanu dika mmadu enweghi ihunnanya ebe chukwu no. Cardinal John Jenry Newman,
Theologian and writer, 1801-1890 Isi: Umu ilu afrika na otutu umu ilu Afrika.

Anyi enweghi ike ituru chi ekere uwa karia izere ya Francis Bacon
Essayist and Philosopher, 1561-1626. 12
12 Page 13
July, 2000
MMadu nwere onyinye ikwu okwu na ituputa umu amuma....... mana ihe emegoro bu mmebi enmere umu obere oke ohia n'umu ohia, osimmiri nazi ataa-ata,
ekpochapula umu anumanu, ekpoghari ala usoro chi ebe uwa nazi adaa mghenye na ajoowanyenoo kwa nkeji
Anton Chekchov Russian Drasmatist and Writer 1860-1904
Uncle Vanva (1900) 13

Page Navigation Panel

1 2 3 4 5 6 7 8 9
10 11 12 13

 

© 2002 Communicating for Change. All Rights Reserved
Developed by George Mbuagbaw